Ala Nnam: Njem Na Isuofia

Naanị ụbọchị olenaole ọzọ, Chijioke, nwanne ya nwanyị bụ ejima ya, Ziọra na nwanne ha nke nta Uche ga-eme njem ka ha na ezinụlọ ha nọ n’obodo Naịjirịa zukọta. Akpa ákwà ejula, ị dịla njikere maka njem ahụ?”

ALA NNAM bụ akụkọ banyere ụmụnne atọ mere njem n’ala nna ha wee chọpụta ndụ na Isuofia na omenala ya. Ọ dabere na ezi ahụmahụ nke onye edemede na ezinụlọ ya.

2,000.00

Additional information

Weight 1 kg
book-author

Janine Udogu

Reviews

There are no reviews yet.

Be the first to review “Ala Nnam: Njem Na Isuofia”

You may also like…